Ezikiel 23:10 IGBOB

10 Ndi ahu kpughere ọtọ-ya: umu-ya ndikom na umu-ya ndinyom ka ha chiri, ma ya onwe-ya ka ha jiri mma-agha b͕ue: o we ghọrọ ndinyom aha iji dọ ha aka na nti; ọ bu kwa ihe nile ekpere n'ikpe ka ha mere n'aru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:10 na onodu