Ezikiel 23:12 IGBOB

12 Agu umu Asiria guru ya, bú ndi nāchi ala na ndi nọchiri anya eze, ndi bu ab͕ata-obi-ya, ndi yiri uwe mab͕uru onwe-ya, ha bu ndi-inyinya nānọkwasi inyinya, umu-okọrọbia anāchọsi ike ka ha nile bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:12 na onodu