Ezikiel 23:15 IGBOB

15 ndi ekereri ihe-ọkiké n'úkwù-ha, ndi ejiri ákwà esijiri esiji kebiga isi-ha ókè, n'ile ha anya ndi-isi-agha ka ha nile bu, dika oyiyi umu Babilon nke Kaldea, bú ala amuru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:15 na onodu