Ezikiel 23:25 IGBOB

25 M'gēdo kwa ekworom imegide gi, ha gēmeso kwa gi n'ọnuma; imi-gi na nti-gi abua ka ha gēwezuga; ọzọ, ndi gēsota gi n'azu gāda site na mma-agha: umu-gi ndikom na umu-gi ndinyom ka ha gāchiri; ọku gēripia kwa ndi gēsota gi n'azu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:25 na onodu