Ezikiel 23:27 IGBOB

27 M'gēme kwa ka ajọ ihe-nzube-gi kwusi n'aru gi, ya na ikwa-iko-gi nile sitere n'ala Ijipt: i gaghi-eweli kwa anya-gi abua le ha, i gaghi-echeta kwa Ijipt ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:27 na onodu