Ezikiel 23:32 IGBOB

32 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Iko nwa-nne-gi nwanyi ka i gāṅu, bú iko nke miri emi nke sa-kwa-ra mbara: i gāghọ onye anāchì ọchì na onye anākwa emò: ọ nānagide ihe ri nne.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:32 na onodu