Ezikiel 23:37 IGBOB

37 N'ihi na ha akwawo iko, ọbara di kwa n'aka-ha, ọ bu kwa arusi nile ha ka ha kwasoworo iko; ọzọ kwa, umu-ha ndikom, bú ndi ha mutaram, ka ha mere ka ha gabigara ha ọku, ka o we ripia ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:37 na onodu