Ezikiel 23:8 IGBOB

8 Ma ikwa-iko-ya nile nke sitere n'Ijipt ka ọ nārapughi; n'ihi na ya na ha dinara mb͕e ọ di na nwata, ndi ahu pi-kwa-ra ọnu-ọnu ara-ya abua aka, bú nke o nwere mb͕e ọ di nāmaghi nwoke: ha we wukwasi ya ikwa-iko-ha dika miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 23

Echiche Ezikiel 23:8 na onodu