Ezikiel 24:16 IGBOB

16 Nwa nke madu, le, M'gaje iwere ihe-otiti napu gi onye ahu nke anya-gi nāchọsi ike: ma i gaghi-eti aka n'obi, i gaghi-akwa kwa ákwá, anya-miri agaghi-ab͕a kwa gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 24

Echiche Ezikiel 24:16 na onodu