Ezikiel 24:8 IGBOB

8 ka o we me ka ọnuma rigota ibọ̀ ọ́bọ̀, ya ka M'ji tiye ọbara-ya n'elu nkume di elu nke ọhia nādighi ya, ka ewe ghara ikpuchi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 24

Echiche Ezikiel 24:8 na onodu