Ezikiel 25:13 IGBOB

13 n'ihi nka ka Onye-nwe-ayi Jehova ji si otú a, M'gēseti kwa akam n'aru Edom, bipu nime ya madu na anumanu, me ya nkpọnkpọ ebe site na Timan; ọbuná rue Dedan ka ha gāda na mma-agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 25

Echiche Ezikiel 25:13 na onodu