Ezikiel 25:17 IGBOB

17 M'gēji kwa iba-nba nile nke ọnuma bọ̀ ha ọ́bọ̀ nile di uku; ha gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, mb͕e M'gātukwasi ha ibọ̀-ọ́bọ̀m.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 25

Echiche Ezikiel 25:17 na onodu