Ezikiel 25:4 IGBOB

4 n'ihi nka, le, M'gaje iwere gi nye umu Iru-anyanwu ibu ihe ha nwetara, ha gēdo kwa ebe-ulo-ikwū nile ha nime gi, me ebe-obibi nile ha nime gi; ndi ahu gēri nkpuru-gi, ọ bu kwa ndi ahu gāṅu miri-ara-ehi-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 25

Echiche Ezikiel 25:4 na onodu