Ezikiel 26:13 IGBOB

13 M'gēme kwa ka ùzù nke abù-gi nile kwusi; agaghi-anu kwa olu nke ubọ-akwara-gi nile ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 26

Echiche Ezikiel 26:13 na onodu