Ezikiel 26:2 IGBOB

2 Nwa nke madu, n'ihi na Taia ekwuwo okwu megide Jerusalem, si, Ehe, etipiawo ya, bú obodo nke bu ọnu-uzọ ndi nile di iche iche; o chighariwo n'ebe m'nọ: m'gēju eju, emewo ya nkpọnkpọ ebe:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 26

Echiche Ezikiel 26:2 na onodu