Ezikiel 26:6 IGBOB

6 Ma umu-ya ndinyom ndi nọ n'ọhia, agēji mma-agha b͕ue ha: ha ewe mara na Mu onwem bu Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 26

Echiche Ezikiel 26:6 na onodu