Ezikiel 27:10 IGBOB

10 Peasia na Lud na Put anọwo n'usu-ndi-agha-gi, ha bu ndi-agha-gi: ọta na okpu-agha ka ha kobere nime gi; ndi ahu gosiri ima-nma-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 27

Echiche Ezikiel 27:10 na onodu