12 Tashish bu onye-ahia-gi site n'iba-uba nke àkù nile ọ bula; ọla-ọcha na ígwè na b͕amb͕am na opù ka ha jiri zu ihe-izu-ahia-gi nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 27
Echiche Ezikiel 27:12 na onodu