Ezikiel 27:33 IGBOB

33 Mb͕e ihe-ahia-gi nile siri n'oké osimiri nile puta, i mere ka afọ ju ọtutu ndi di iche iche; i jiri iba-uba nke àkù-gi na nke ihe-izu-ahia-gi nile me ndi-eze nke uwa ka ha buru ọgaranya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 27

Echiche Ezikiel 27:33 na onodu