Ezikiel 28:16 IGBOB

16 Ha ejiwo iba-uba nke ọzuzu-ahia-gi mejue etiti-gi n'ihe-ike, i we mehie: M'we me ka i si n'ugwu Chineke pua dika ihe nādighi nsọ; M'we me ka i la n'iyì, gi cherub nke nēkpuchi ekpuchi, pua n'etiti nkume ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 28

Echiche Ezikiel 28:16 na onodu