4 i jiwo amam-ihe-gi, ji kwa nghọta-gi, lutara onwe-gi àkù, i we luta ọla-edo na ọla-ọcha n'àkù-gi nile:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 28
Echiche Ezikiel 28:4 na onodu