Ezikiel 3:21 IGBOB

21 Ma gi onwe-gi, mb͕e i gādọ ya, bú onye ezi omume, aka na nti, ka onye ezi omume ghara imehie, onye ahu we ghara imehie, ọ ghaghi idi ndu, n'ihi na adọrọ ya aka na nti; ma gi onwe-gi, nkpuru-obi-gi ka i naputaworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 3

Echiche Ezikiel 3:21 na onodu