Ezikiel 3:25 IGBOB

25 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, le, ha gātukwasi gi udọ̀ n'aru, chiri ha ke gi ab͕u, i gaghi-apu kwa n'èzí n'etiti ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 3

Echiche Ezikiel 3:25 na onodu