Ezikiel 30:11 IGBOB

11 Ya onwe-ya na ndi-ya so ya, bú ndi kachasi mba nile n'ime ka madu ma jijiji, agaje ime ka ha bata ibibi ala ahu; ha gāmiputa kwa mma-agha-ha imegide Ijipt, ha gēmeju kwa ala ahu na ndi eb͕uru eb͕u.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 30

Echiche Ezikiel 30:11 na onodu