Ezikiel 30:13 IGBOB

13 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: M'gēme kwa ka arusi nile la n'iyì, M'gēme kwa ihe-efu nile kwusi na Nof; ọ dighi kwa onye-isi gēsi n'ala Ijipt puta ọzọ: M'gētiye kwa egwu n'ala Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 30

Echiche Ezikiel 30:13 na onodu