Ezikiel 30:18 IGBOB

18 Ọ bu kwa na Tehafnehes ka ubọchi gāb͕a ọchichiri, mb͕e M'gāb͕aji yoke nile nke Ijipt n'ebe ahu, npako nke ike-ya gākwusi kwa nime ya: ya onwe-ya, igwe-oji gēkpuchi ya, umu-ya ndinyom gāla kwa na ndọta-n'agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 30

Echiche Ezikiel 30:18 na onodu