Ezikiel 30:22 IGBOB

22 N'ihi nka ka Onye-nwe-ayi Jehova ji si otú a: Le, Mu nēmegide Fero, bú eze Ijipt, M'gāb͕aji kwa ogwe-aka-ya abua, ma nke siri ike, ma nke b͕ajiri ab͕aji; M'gēme kwa ka mma-agha-ya si n'aka-ya da.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 30

Echiche Ezikiel 30:22 na onodu