Ezikiel 30:25 IGBOB

25 M'gēme kwa ka ogwe-aka abua nke eze Babilon sie ike, ma ogwe-aka abua nke Fero gāda; ha gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, mb͕e M'gētiye mma-agham n'aka eze Babilon, ọ we setipu ya n'ebe ala Ijipt di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 30

Echiche Ezikiel 30:25 na onodu