Ezikiel 31:17 IGBOB

17 Ha onwe-ha so-kwa-ra ya ridarue ala-mọ, jekuru ndi ejiri mma-agha b͕u; e, ndi bu ogwe-aka-ya, ndi biri na ǹdò-ya n'etiti mba nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 31

Echiche Ezikiel 31:17 na onodu