Ezikiel 31:4 IGBOB

4 Miri mere ya ka o bùe ibù, ob͕u-miri mere ya ka ọ di elu: osimiri-ya nile nāga ebe-ya akuku ihe buruburu; uzọ-miri-ya nile ka o zigara osisi nile nke ọhia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 31

Echiche Ezikiel 31:4 na onodu