Ezikiel 32:10 IGBOB

10 M'gēme kwa ka i ju ọtutu ndi anya, ndi-eze-ha gāma jijiji bayere gi nke-uku, mb͕e M'gēfeghari mma-agham n'iru ha; ha gāma kwa jijiji na ntabi-anya nile ọ bula, onye ọ bula n'ihi ndu-ya, n'ubọchi nke ọdida-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32

Echiche Ezikiel 32:10 na onodu