Ezikiel 32:18 IGBOB

18 Nwa nke madu, bùara ìgwè ndi Ijipt abù ákwá, me ka ha rida, ya na umu-ndinyom nke mba di iche iche di ebube, rue ala di n'okpuru uwa, ha na ndi nārida n'olùlù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32

Echiche Ezikiel 32:18 na onodu