Ezikiel 32:26 IGBOB

26 N'ebe ahu ka Meshek na Tubal na ìgwè ndi-ya nile nọ; n'ebe nile nke di ya buruburu ka ílì-ya nile di: ha nile bu ndi anēbighi úgwù, ndi ejiri mma-agha b͕u; n'ihi na ha mere ka ujọ-ha di n'ala ndi di ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32

Echiche Ezikiel 32:26 na onodu