Ezikiel 32:29 IGBOB

29 N'ebe ahu ka Edom na ndi-eze-ya na ndi-isi-ya nile nọ, ndi atọb͕ọworo n'idi-ike-ha n'etiti ndi ejiri mma-agha b͕u: ndi ahu gēsoro ndi anēbighi úgwù, so kwa ndi nārida n'olùlù, dina.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32

Echiche Ezikiel 32:29 na onodu