7 Mb͕e M'nēmenyu gi, M'gēkpuchi elu-igwe, me ka kpakpando nile ha jie nji; anyanwu ka M'gēkpuchi n'igwe-oji, ọnwa agaghi-enye kwa ìhè-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 32
Echiche Ezikiel 32:7 na onodu