Ezikiel 33:2 IGBOB

2 Nwa nke madu, gwa umu ndi-gi okwu, si ha, Ala ọ bula, mb͕e M'nēme ka mma-agha biakwasi ya, ma ndi ala ahu eweputawo otù onye n'etiti ha, me ya ka ọ ghọrọ ha onye-nche:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:2 na onodu