Ezikiel 33:29 IGBOB

29 Ha gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, mb͕e M'mesiri ala-ha ka ọ ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu na ihe-iju-anya, n'ihi ihe-árú nile ha nke ha meworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:29 na onodu