Ezikiel 33:5 IGBOB

5 Olu opì-ike ahu ka ọ nuru, ma ọ naraghi idọ-aka-na-nti-ya; ọbara-ya gādikwasi ya: ma onye ahu, asi na ọ nara idọ-aka-na-nti ahu, nkpuru-obi-ya ka ọ gēmewori ka o wepuga onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:5 na onodu