Ezikiel 34:13 IGBOB

13 M'gēme kwa ka ha si na ndi nile di iche iche puta, M'gāchikọputa kwa ha n'ala nile, me ka ha ba n'ala-ha; M'gāzù kwa ha n'ugwu nile nke Israel, na n'akuku ebe nile miri si erù, na n'ebe-obibi nile nke ala-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 34

Echiche Ezikiel 34:13 na onodu