Ezikiel 34:28 IGBOB

28 Ha agaghi-abu-kwa-ra mba nile ihe-nluta-n'agha ọzọ, anu-ọhia nke uwa agaghi-eri kwa ha; ma ha gēbi na ntukwasi-obi, ọ dighi kwa onye ganēme ka ha ma jijiji.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 34

Echiche Ezikiel 34:28 na onodu