Ezikiel 34:3 IGBOB

3 Abuba-ha ka unu nēri, aji-ha ka unu nēyi, anu nke mara abuba nime ha ka unu nēb͕u; ma ìgwè ewu na aturu ka unu nāzùghi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 34

Echiche Ezikiel 34:3 na onodu