Ezikiel 34:6 IGBOB

6 Ìgwè ewu na aturu nkem nākpafu n'ugwu nile, na n'elu ugwu ntà ọ bula di elu: ọ bu kwa n'elu uwa nile ka ìgwè ewu na aturu nkem b͕asara: ọ dighi kwa onye nāju ajuju bayere ha, ọ dighi kwa onye nāchọ ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 34

Echiche Ezikiel 34:6 na onodu