Ezikiel 35:5 IGBOB

5 N'ihi na i nwere iro ebighi-ebi, we rara umu Israel nye n'aka mma-agha na mb͕e nhuju-anya-ha, na mb͕e nke ajọ omume nke mb͕e ikpe-azu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 35

Echiche Ezikiel 35:5 na onodu