Ezikiel 35:7 IGBOB

7 M'gēme kwa ugwu Sia ka ọ ghọ ihe-iju-anya na ebe tọb͕ọrọ n'efu; M'gēbipu kwa nime ya onye nāgabiga na onye nālaghachi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 35

Echiche Ezikiel 35:7 na onodu