Ezikiel 36:35 IGBOB

35 Ha gāsi kwa, Ala nka nke tọb͕ọrọ n'efu aghọwo ubi dika ubi Iden ab͕ara ogige; ọzọ, obodo nile nke bu nkpọnkpọ, nke tọb͕ọrọ n'efu, nke akwaturu n'ala, ha aghọwo ebe ewusiri ike nke madu bi nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 36

Echiche Ezikiel 36:35 na onodu