Ezikiel 37:21 IGBOB

21 Gwa kwa ha okwu, si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le, Mu onwem ganāchiputa umu Israel n'etiti mba nile, ebe ha jere, M'gāchikọputa kwa ha n'akuku nile, me ka ha bata n'ala-ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 37

Echiche Ezikiel 37:21 na onodu