Ezikiel 37:24 IGBOB

24 Orùm, bú Devid, gābu kwa eze-ha; ọ bu kwa otù onye-ọzùzù-aturu ka ha nile gēnwe: ọ bu kwa n'ikpém nile ka ha gējeghari, ukpurum nile ka ha gēdebe kwa, me ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 37

Echiche Ezikiel 37:24 na onodu