Ezikiel 37:8 IGBOB

8 M'we hu, ma, le, akwara dikwasi ha, anu-aru rigota-kwa-ra, akpukpọ-aru we kpuchie ha n'elu: ma ume adighi nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 37

Echiche Ezikiel 37:8 na onodu