Ezikiel 38:12 IGBOB

12 ikwata ihe-nkwata na iluta ihe-nluta n'agha; ichighari aka-gi imegide nkpọnkpọ ebe nke madu bi nime ha ub͕u a, na imegide otù ndi nke achikọputaworo na mba di iche iche, nke lutaworo anu-ulo na ihe-ahia n'ọlu, ndi bi n'elu-ala nke uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 38

Echiche Ezikiel 38:12 na onodu