Ezikiel 38:7 IGBOB

7 Buru onye jikere, e, jikere onwe-gi, gi onwe-gi, na nkpọkọta ndi-gi nile, ndi akpọkọtaworo n'ebe i nọ, gi buru ha ọchi-agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 38

Echiche Ezikiel 38:7 na onodu